Shoot Me an Email

Your name:
E-mail address *:
Message *:

Shoot Me an Email

Your name:
E-mail address *:
Message *:
-->

STAY WITH US

Breaking

Hello! YOU ARE WELCOME TO WILLRUNZ. AKA. EXAM SUCCESS. WE ARE PROUD OF YOU
WAEC SUBSCRIPTION IS CLOSING ON 16th FEBRUARY

Thursday, 6 April 2017

WAEC IGBO LANGUAGE ANSWER

WAEC IGBO LANGUAGE ANSWER

===========================
Thursday, 6th April, 2017
Igbo 2 (Essay) 9.30 am. – 11.30 am.
Igbo 1 (Objective) 11.30 am. – 12.30 pm
==============================
Verified Igbo OBJ:
1-10: CBDDCBDCBB
11-20: BBCADCDDBC
21-30: CCBCBDDCDA
31-40: BAADCBAADD
41-50: DABBDCCCBC
51-60: BDAACABCBD
=============================
(2)
(i) |m|: ke egbugbere onu abuo
Udaimi
(ii) |ch|: Ke anyuru na akpo
Udashi.
(iii) |ñ|: Keakpoime
Udaimi.
(iv) |t|: Udaike ndaputa, keanyuru maobu ukwu eze.
(v) |f|: Ke agbugbereonu.
Udashi.

(2bi) 
Gb, gh, gw, nw, ny, kp, kw, sh, ch.

(2bii) gb
5a) 
Ahiriokwu bu okwu nke bu ngwa nke nghota ya na - ezu oke. O nweghi Ihe a na - acho acho n'ahiriokwu di ka o Siri ghasa nghota okwu 
5b) 
I Ahiri nfe 
i)Bianu 
ii)Kwu o ya 
iii)o gara ahia 
II.Ahiri ukwu 
i)Emeka achoghi iji aka ya nwere gas ozi ahu 
ii)okuku anaghi echefo onye foro ya odu n udummiri
iii)Ihe o jiri puo bu maka na o maara na m ga-abia 
III ahiri ajuju 
i)Chinedu o biara ebe a? 
ii)O mara mma? 
iii)Gini ka nwata ahu mere gi 
IV Ahiri Aju 
i)Adighi m abia
ii)Adighi m aga 
iii)Adighi m egba
===========================================

(4a) Njiko bu mkpuruokwu ndi a maara di ka njiko n'asusu Igbo. Ha bu okwu na-ejikota aha na aha, nnochiaha na nnochiaha, nkebiokwu na nkebiokwu ma obu nkebiahiriokwu na nkebiahiriokwu.

(4b) Na, Ma, Ka

(4c) 
Na
-Nneka NA Ogechukwu bu enyi
-Osikapa NA agwa bu ezigbo nri

Ma
-Anyi ga echu mmiri ma zakwaa ulo
-Ebuka baara nwanne ya mba MA tikwaa ya ihe.

Ka
-Ihe a i mere KA e ji egbu mmadu
-Maka ite o kuwara KA o jiri wee tie ya ihe





(9)
(a) Ego agaghi egbochi mmadu inwe mmuta.
(b) Mmuta na ato uto.
(ch) Mmuta bu ihe bara uru.
(d) Onye nwetara mmuta agaghi ario aririo.
(e) Mmadu na-eji maka mmuta garuo ofesi.
(f) Onye nwere mmuta ga-abu ogaranya.
(g) Onye nwetara mmuta ga-enwe nrube isi.
(gb) Onye nwetara mmuta na-atopu mmadu n'agbu.
(gh) Onye nwetara mmuta ga-enwere onwe ya.
(h) Onye nwetara mmuta na enwe ntachite obi.

====================================


(11a)
(i)Otu ibe =>oji ogbi maobu oji isi.
(ii)Ibe abuo=>oji kuru aka maobu oji nwaanyi
(iii)Ibe ato=>oji ikenga maobu oji dike.

(11b)
(i)Nwaanyi adighi ago oji
(ii)Nwaanyi adighi ari ehe oji

(11c)
(a)Eji oji anu iyi
(b)Eji oji enye onyinye
(c)Eji oji ele obia
(d)Eji oji achu aja
(e)Eji oji achu ura
(f)Eji oji agba afa
TYPING...........

===================================
ANSWER LOADING............................
===================================

1 comment:

==============================================================================================

ADVERTISE WITH US AND GET MORE BUSY AT YOUR OFFICE

ADVERTISE WITH US AND GET MORE BUSY AT YOUR OFFICE
GET MORE CUSTOMERS TO ATTEND TO